Native Bible

1 Chronicles 8:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham.

1 Chronicles 8:27 in English

1 Chronicles 8:27 · Berean Standard Bible

Jaareshiah, Elijah, and Zichri were the sons of Jeroham.

Context

25Ifdeya na Penuel bụ ụmụ ndị ikom Shashak. 26Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya, 27Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham. 28Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ. 29Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.