Native Bible

1 Chronicles 8:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya,

1 Chronicles 8:26 in English

1 Chronicles 8:26 · Berean Standard Bible

Shamsherai, Shehariah, Athaliah,

Context

24Hananaya, Elam, Antotija, 25Ifdeya na Penuel bụ ụmụ ndị ikom Shashak. 26Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya, 27Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham. 28Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.