1 Ihe E Mere 8:11
1 Chronicles 8:11 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal.
1 Chronicles 8:11 in English
1 Chronicles 8:11 · Berean Standard Bible
He also had sons by Hushim: Abitub and Elpaal.
Context
9Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam, 10Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi. 11Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal. 12Elpaal mụrụ ndị a:
Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu). 13Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.