1 Ihe E Mere 8:9
1 Chronicles 8:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam,
1 Chronicles 8:9 in English
1 Chronicles 8:9 · Berean Standard Bible
His sons by his wife Hodesh: Jobab, Zibia, Mesha, Malcam,
Context
7Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud. 8A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m. 9Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam, 10Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi. 11Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.