Native Bible

1 Chronicles 8:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud.

1 Chronicles 8:7 in English

1 Chronicles 8:7 · Berean Standard Bible

Naaman, Ahijah, and Gera, who carried them into exile and who was the father of Uzza and Ahihud.*

Context

5Gera, Shefufan na Huram. 6Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a: 7Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud. 8A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m. 9Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.