Native Bible

1 Chronicles 8:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gera, Shefufan na Huram.

1 Chronicles 8:5 in English

1 Chronicles 8:5 · Berean Standard Bible

Gera, Shephuphan, and Huram.

Context

3Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud, 4Abishua, Neeman, Ahoa, 5Gera, Shefufan na Huram. 6Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a: 7Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.