Native Bible

1 Chronicles 8:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a:

1 Chronicles 8:6 in English

1 Chronicles 8:6 · Berean Standard Bible

These were the descendants of Ehud who were the heads of the families living in Geba and were exiled to Manahath:

Context

4Abishua, Neeman, Ahoa, 5Gera, Shefufan na Huram. 6Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a: 7Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud. 8A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.