Native Bible

1 Chronicles 8:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud,

1 Chronicles 8:3 in English

1 Chronicles 8:3 · Berean Standard Bible

The sons of Bela: Addar, Gera, Abihud,*

Context

1Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara, 2nke anọ Noha, na nke ise Rafa. 3Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud, 4Abishua, Neeman, Ahoa, 5Gera, Shefufan na Huram.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.