Native Bible

1 Chronicles 8:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nke anọ Noha, na nke ise Rafa.

1 Chronicles 8:2 in English

1 Chronicles 8:2 · Berean Standard Bible

Nohah the fourth, and Rapha the fifth.

Context

1Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara, 2nke anọ Noha, na nke ise Rafa. 3Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud, 4Abishua, Neeman, Ahoa,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.