Native Bible

1 Chronicles 8:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara,

1 Chronicles 8:1 in English

1 Chronicles 8:1 · Berean Standard Bible

Benjamin was the father of Bela, his firstborn; Ashbel was the second born, Aharah the third,

Context

1Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara, 2nke anọ Noha, na nke ise Rafa. 3Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.