Native Bible

1 Chronicles 8:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi.

1 Chronicles 8:10 in English

1 Chronicles 8:10 · Berean Standard Bible

Jeuz, Sachia, and Mirmah. These were his sons, heads of families.

Context

8A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m. 9Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam, 10Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi. 11Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal. 12Elpaal mụrụ ndị a: Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu).

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.