Native Bible

1 Chronicles 8:12 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elpaal mụrụ ndị a: Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu).

1 Chronicles 8:12 in English

1 Chronicles 8:12 · Berean Standard Bible

The sons of Elpaal: Eber, Misham, Shemed (who built Ono and Lod with its villages),

Context

10Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi. 11Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal. 12Elpaal mụrụ ndị a: Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu). 13Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ. 14Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.