1 Ihe E Mere 8:14
1 Chronicles 8:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot,
1 Chronicles 8:14 in English
1 Chronicles 8:14 · Berean Standard Bible
Ahio, Shashak, Jeremoth,
Context
12Elpaal mụrụ ndị a:
Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu). 13Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ. 14Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot, 15Zebadaya, Arad, Eda, 16Maikel, Ishpa na Joha, ndị a bụ ụmụ ndị ikom Beriya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.