1 Ihe E Mere 8:13
1 Chronicles 8:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ.
1 Chronicles 8:13 in English
1 Chronicles 8:13 · Berean Standard Bible
and Beriah and Shema (who were the heads of families of the inhabitants of Aijalon and who drove out the inhabitants of Gath).
Context
11Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal. 12Elpaal mụrụ ndị a:
Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu). 13Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ. 14Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot, 15Zebadaya, Arad, Eda,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.