Native Bible

1 Chronicles 7:26 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud, onye bụ nna Elishama.

1 Chronicles 7:26 in English

1 Chronicles 7:26 · Berean Standard Bible

Ladan his son, Ammihud his son, Elishama his son,

Context

24Aha nwa Ifrem nke nwanyị bụ Sheera. Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda Bet-Horon, wuokwa Uzen-Sheera. 25Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef, onye bụ nna Tela. Tela bụ nna Tahan, 26onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud, onye bụ nna Elishama. 27Elishama bụ nna Nun, onye bụ nna Joshua. 28Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ Naaran, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na Gaza na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na Shekem, na obodo ndị ọzọ, tutu ruo Aya, na obodo nta ya niile, so nʼala ha.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.