Native Bible

1 Chronicles 7:25 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef, onye bụ nna Tela. Tela bụ nna Tahan,

1 Chronicles 7:25 in English

1 Chronicles 7:25 · Berean Standard Bible

Additionally, Rephah was his son, Resheph his son,* Telah his son, Tahan his son,

Context

23Mgbe nwunye ya mụrụ nwa nwoke ọzọ, ọ kpọrọ aha ya Beriya, nke pụtara, Ihe ndaba ọjọọ, nʼihi ọnwụ Elead na Eza. 24Aha nwa Ifrem nke nwanyị bụ Sheera. Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda Bet-Horon, wuokwa Uzen-Sheera. 25Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef, onye bụ nna Tela. Tela bụ nna Tahan, 26onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud, onye bụ nna Elishama. 27Elishama bụ nna Nun, onye bụ nna Joshua.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.