Native Bible

1 Chronicles 7:24 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aha nwa Ifrem nke nwanyị bụ Sheera. Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda Bet-Horon, wuokwa Uzen-Sheera.

1 Chronicles 7:24 in English

1 Chronicles 7:24 · Berean Standard Bible

His daughter was Sheerah, who built Lower and Upper Beth-horon, as well as Uzzen-sheerah.

Context

22Ifrem nna ha ruru ụjụ nke ukwuu nʼihi ọnwụ ha, ma ụmụnna ya kasịrị ya obi. 23Mgbe nwunye ya mụrụ nwa nwoke ọzọ, ọ kpọrọ aha ya Beriya, nke pụtara, Ihe ndaba ọjọọ, nʼihi ọnwụ Elead na Eza. 24Aha nwa Ifrem nke nwanyị bụ Sheera. Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda Bet-Horon, wuokwa Uzen-Sheera. 25Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef, onye bụ nna Tela. Tela bụ nna Tahan, 26onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud, onye bụ nna Elishama.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.