1 Ihe E Mere 7:23
1 Chronicles 7:23 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Mgbe nwunye ya mụrụ nwa nwoke ọzọ, ọ kpọrọ aha ya Beriya, nke pụtara, Ihe ndaba ọjọọ, nʼihi ọnwụ Elead na Eza.
1 Chronicles 7:23 in English
1 Chronicles 7:23 · Berean Standard Bible
And again he slept with his wife, and she conceived and gave birth to a son. So he named him Beriah,* because tragedy had come upon his house.
Context
21na Zabad nwa ya,
na Shutela nwa ya.
Eza na Elead bụ ndị gara ịchịkọrọ anụ ụlọ ndị Gat, ndị ikom nwe obodo ahụ jidere ha gbuo ha nʼebe ahụ. 22Ifrem nna ha ruru ụjụ nke ukwuu nʼihi ọnwụ ha, ma ụmụnna ya kasịrị ya obi. 23Mgbe nwunye ya mụrụ nwa nwoke ọzọ, ọ kpọrọ aha ya Beriya, nke pụtara, Ihe ndaba ọjọọ, nʼihi ọnwụ Elead na Eza. 24Aha nwa Ifrem nke nwanyị bụ Sheera. Sheera bụ onye wuru akụkụ ugwu na ndịda Bet-Horon, wuokwa Uzen-Sheera. 25Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef,
onye bụ nna Tela. Tela bụ nna Tahan,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.