Native Bible

1 Chronicles 7:27 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Elishama bụ nna Nun, onye bụ nna Joshua.

1 Chronicles 7:27 in English

1 Chronicles 7:27 · Berean Standard Bible

Nun * his son, and Joshua his son.

Context

25Ndị a bụkwa ụmụ Ifrem: Refa, nna Reshef, onye bụ nna Tela. Tela bụ nna Tahan, 26onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud, onye bụ nna Elishama. 27Elishama bụ nna Nun, onye bụ nna Joshua. 28Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ Naaran, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na Gaza na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na Shekem, na obodo ndị ọzọ, tutu ruo Aya, na obodo nta ya niile, so nʼala ha. 29Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.