1 Ihe E Mere 7:28
1 Chronicles 7:28 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ Naaran, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na Gaza na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na Shekem, na obodo ndị ọzọ, tutu ruo Aya, na obodo nta ya niile, so nʼala ha.
1 Chronicles 7:28 in English
1 Chronicles 7:28 · Berean Standard Bible
Their holdings and settlements included Bethel and its villages, Naaran to the east, Gezer and its villages to the west, and Shechem and its villages as far as Ayyah * and its villages.
Context
26onye bụ nna Ladan, Ladan bụ nna Amihud,
onye bụ nna Elishama. 27Elishama bụ nna Nun,
onye bụ nna Joshua. 28Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ Naaran, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na Gaza na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na Shekem, na obodo ndị ọzọ, tutu ruo Aya, na obodo nta ya niile, so nʼala ha. 29Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile. 30Asha mụrụ ndị a:
Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwa ya nwanyị bụ Sera.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.