Native Bible

1 Chronicles 7:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile.

1 Chronicles 7:29 in English

1 Chronicles 7:29 · Berean Standard Bible

And along the borders of Manasseh were Beth-shean,* Taanach, Megiddo, and Dor, together with their villages. The descendants of Joseph son of Israel lived in these towns.

Context

27Elishama bụ nna Nun, onye bụ nna Joshua. 28Betel na obodo ndị ọzọ gbara ya gburugburu, ya bụ Naaran, nʼakụkụ ọwụwa anyanwụ, na Gaza na obodo nta ya, ndị dị nʼọdịda anyanwụ, na Shekem, na obodo ndị ọzọ, tutu ruo Aya, na obodo nta ya niile, so nʼala ha. 29Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile. 30Asha mụrụ ndị a: Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwa ya nwanyị bụ Sera. 31Beriya amụta ndị a: Heba na Malkiel, onye bụ nna Biazait.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.