1 Ihe E Mere 7:31
1 Chronicles 7:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Beriya amụta ndị a: Heba na Malkiel, onye bụ nna Biazait.
1 Chronicles 7:31 in English
1 Chronicles 7:31 · Berean Standard Bible
The sons of Beriah: Heber, as well as Malchiel, who was the father of Birzaith.
Context
29Ụmụ Manase, nwa Josef, nwa nwa Izrel, bikwa nʼobodo ndị a dị nʼoke ala ha: Bet-Shan, na Teanak, na Megido, na Doa, tinyere obodo nta ha niile. 30Asha mụrụ ndị a:
Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwa ya nwanyị bụ Sera. 31Beriya amụta ndị a:
Heba na Malkiel, onye bụ nna Biazait. 32Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua. 33Ụmụ Jaflet mụrụ bụ
Pasak, Bimhal na Ashvat.
Ndị a bụ ụmụ Jaflet.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.