Native Bible

1 Chronicles 7:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ Jaflet mụrụ bụ Pasak, Bimhal na Ashvat. Ndị a bụ ụmụ Jaflet.

1 Chronicles 7:33 in English

1 Chronicles 7:33 · Berean Standard Bible

The sons of Japhlet: Pasach, Bimhal, and Ashvath. These were Japhlet’s sons.

Context

31Beriya amụta ndị a: Heba na Malkiel, onye bụ nna Biazait. 32Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua. 33Ụmụ Jaflet mụrụ bụ Pasak, Bimhal na Ashvat. Ndị a bụ ụmụ Jaflet. 34Shoma amụọ Ahi, Roga, Huba na Aram. 35Nwanne ya nwoke Helem mụrụ Zofa, Imana, Shelesh na Amal.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.