1 Ihe E Mere 7:32
1 Chronicles 7:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua.
1 Chronicles 7:32 in English
1 Chronicles 7:32 · Berean Standard Bible
Heber was the father of Japhlet, Shomer, and Hotham, and of their sister Shua.
Context
30Asha mụrụ ndị a:
Imna, Ishva, Ishvi na Beriya. Nwa ya nwanyị bụ Sera. 31Beriya amụta ndị a:
Heba na Malkiel, onye bụ nna Biazait. 32Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua. 33Ụmụ Jaflet mụrụ bụ
Pasak, Bimhal na Ashvat.
Ndị a bụ ụmụ Jaflet. 34Shoma amụọ
Ahi, Roga, Huba na Aram.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.