Native Bible

1 Chronicles 7:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shoma amụọ Ahi, Roga, Huba na Aram.

1 Chronicles 7:34 in English

1 Chronicles 7:34 · Berean Standard Bible

The sons of Shemer: Ahi, Rohgah,* Hubbah, and Aram.

Context

32Heba bụ onye mụrụ Jaflet, Shoma na Hotam. Nwanne ha nwanyị bụ Shua. 33Ụmụ Jaflet mụrụ bụ Pasak, Bimhal na Ashvat. Ndị a bụ ụmụ Jaflet. 34Shoma amụọ Ahi, Roga, Huba na Aram. 35Nwanne ya nwoke Helem mụrụ Zofa, Imana, Shelesh na Amal. 36Zofa amụta ndị a: Sua, Hanefa, Shual, Beri, Imra,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.