Native Bible

1 Chronicles 6:46 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shema,

1 Chronicles 6:46 in English

1 Chronicles 6:46 · Berean Standard Bible

the son of Amzi, the son of Bani, the son of Shemer,

Context

44Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk, 45nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya, 46nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shema, 47nwa Mahali, nwa Mushi, nwa Merari, nwa Livayị. 48Ụmụnna ha ndị Livayị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ Chineke.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.