Native Bible

1 Chronicles 6:47 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwa Mahali, nwa Mushi, nwa Merari, nwa Livayị.

1 Chronicles 6:47 in English

1 Chronicles 6:47 · Berean Standard Bible

the son of Mahli, the son of Mushi, the son of Merari, the son of Levi.

Context

45nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya, 46nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shema, 47nwa Mahali, nwa Mushi, nwa Merari, nwa Livayị. 48Ụmụnna ha ndị Livayị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ Chineke. 49Ma Erọn na ụmụ ụmụ ya bụ ndị chụrụ aja onyinye nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, nakwa nʼelu ebe ịchụ aja ihe na-esi isi ụtọ, nke metụtara ọrụ ije ozi niile nʼime Ebe ahụ Kachasị Nsọ, na-ekpuchikwara Izrel mmehie niile ha, nʼusoro dịka ihe niile si dị nke Mosis ohu Chineke nyere nʼiwu.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.