Native Bible

1 Chronicles 6:45 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya,

1 Chronicles 6:45 in English

1 Chronicles 6:45 · Berean Standard Bible

the son of Hashabiah, the son of Amaziah, the son of Hilkiah,

Context

43nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị. 44Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk, 45nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya, 46nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shema, 47nwa Mahali, nwa Mushi, nwa Merari, nwa Livayị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.