Native Bible

1 Chronicles 6:44 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk,

1 Chronicles 6:44 in English

1 Chronicles 6:44 · Berean Standard Bible

On the left were their kinsmen, the sons of Merari: Ethan the son of Kishi, the son of Abdi, the son of Malluch,

Context

42nwa Etan, nwa Zima, nwa Shimei, 43nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị. 44Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk, 45nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya, 46nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shema,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.