Native Bible

1 Chronicles 6:43 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị.

1 Chronicles 6:43 in English

1 Chronicles 6:43 · Berean Standard Bible

the son of Jahath, the son of Gershom, the son of Levi.

Context

41nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaya, 42nwa Etan, nwa Zima, nwa Shimei, 43nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị. 44Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk, 45nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.