Native Bible

1 Chronicles 6:42 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwa Etan, nwa Zima, nwa Shimei,

1 Chronicles 6:42 in English

1 Chronicles 6:42 · Berean Standard Bible

the son of Ethan, the son of Zimmah, the son of Shimei,

Context

40nwa Maikel, nwa Baaseya, nwa Malkija, 41nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaya, 42nwa Etan, nwa Zima, nwa Shimei, 43nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị. 44Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.