Native Bible

1 Chronicles 6:48 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụnna ha ndị Livayị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ Chineke.

1 Chronicles 6:48 in English

1 Chronicles 6:48 · Berean Standard Bible

Their fellow Levites were assigned to every kind of service of the tabernacle, the house of God.

Context

46nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shema, 47nwa Mahali, nwa Mushi, nwa Merari, nwa Livayị. 48Ụmụnna ha ndị Livayị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ Chineke. 49Ma Erọn na ụmụ ụmụ ya bụ ndị chụrụ aja onyinye nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, nakwa nʼelu ebe ịchụ aja ihe na-esi isi ụtọ, nke metụtara ọrụ ije ozi niile nʼime Ebe ahụ Kachasị Nsọ, na-ekpuchikwara Izrel mmehie niile ha, nʼusoro dịka ihe niile si dị nke Mosis ohu Chineke nyere nʼiwu. 50Ụmụ ụmụ Erọn bụ Elieza, na Finehaz, na Abishua,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.