1 Ihe E Mere 6:50
1 Chronicles 6:50 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ụmụ Erọn bụ Elieza, na Finehaz, na Abishua,
1 Chronicles 6:50 in English
1 Chronicles 6:50 · Berean Standard Bible
These were the descendants of Aaron: Eleazar his son, Phinehas his son, Abishua his son,
Context
48Ụmụnna ha ndị Livayị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ Chineke. 49Ma Erọn na ụmụ ụmụ ya bụ ndị chụrụ aja onyinye nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, nakwa nʼelu ebe ịchụ aja ihe na-esi isi ụtọ, nke metụtara ọrụ ije ozi niile nʼime Ebe ahụ Kachasị Nsọ, na-ekpuchikwara Izrel mmehie niile ha, nʼusoro dịka ihe niile si dị nke Mosis ohu Chineke nyere nʼiwu. 50Ụmụ ụmụ Erọn bụ
Elieza, na Finehaz,
na Abishua, 51na Buki,
na Uzi, na Zerahaya, 52na Meraiot, na Amaraya,
na Ahitub,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.