Native Bible

1 Chronicles 6:51 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Buki, na Uzi, na Zerahaya,

1 Chronicles 6:51 in English

1 Chronicles 6:51 · Berean Standard Bible

Bukki his son, Uzzi his son, Zerahiah his son,

Context

49Ma Erọn na ụmụ ụmụ ya bụ ndị chụrụ aja onyinye nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, nakwa nʼelu ebe ịchụ aja ihe na-esi isi ụtọ, nke metụtara ọrụ ije ozi niile nʼime Ebe ahụ Kachasị Nsọ, na-ekpuchikwara Izrel mmehie niile ha, nʼusoro dịka ihe niile si dị nke Mosis ohu Chineke nyere nʼiwu. 50Ụmụ ụmụ Erọn bụ Elieza, na Finehaz, na Abishua, 51na Buki, na Uzi, na Zerahaya, 52na Meraiot, na Amaraya, na Ahitub, 53na Zadọk, na Ahimaaz.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.