1 Ihe E Mere 6:53
1 Chronicles 6:53 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
na Zadọk, na Ahimaaz.
1 Chronicles 6:53 in English
1 Chronicles 6:53 · Berean Standard Bible
Zadok his son, and Ahimaaz his son.
Context
51na Buki,
na Uzi, na Zerahaya, 52na Meraiot, na Amaraya,
na Ahitub, 53na Zadọk,
na Ahimaaz. 54Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza. 55Hebrọn, nʼime Juda, ya na ala ịta nri anụ ụlọ niile dị ya gburugburu.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.