1 Ihe E Mere 6:54
1 Chronicles 6:54 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza.
1 Chronicles 6:54 in English
1 Chronicles 6:54 · Berean Standard Bible
Now these were the territories assigned to the descendants of Aaron from the Kohathite clan for their settlements, because the first lot fell to them:
Context
52na Meraiot, na Amaraya,
na Ahitub, 53na Zadọk,
na Ahimaaz. 54Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza. 55Hebrọn, nʼime Juda, ya na ala ịta nri anụ ụlọ niile dị ya gburugburu. 56Ma ala ubi na obodo nta niile gbara Hebrọn gburugburu ka e nyere Kaleb nwa Jefune.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.