Native Bible

1 Chronicles 6:56 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma ala ubi na obodo nta niile gbara Hebrọn gburugburu ka e nyere Kaleb nwa Jefune.

1 Chronicles 6:56 in English

1 Chronicles 6:56 · Berean Standard Bible

But the fields and villages around the city were given to Caleb son of Jephunneh.

Context

54Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza. 55Hebrọn, nʼime Juda, ya na ala ịta nri anụ ụlọ niile dị ya gburugburu. 56Ma ala ubi na obodo nta niile gbara Hebrọn gburugburu ka e nyere Kaleb nwa Jefune. 57Ya mere e nyere ụmụ ụmụ Erọn Hebrọn (obodo mgbaba), na Libna, na Jatịa, na Eshtemoa, 58na Hilen, na Debịa,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.