1 Ihe E Mere 6:57
1 Chronicles 6:57 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ya mere e nyere ụmụ ụmụ Erọn Hebrọn (obodo mgbaba), na Libna, na Jatịa, na Eshtemoa,
1 Chronicles 6:57 in English
1 Chronicles 6:57 · Berean Standard Bible
So the descendants of Aaron were given Hebron (a city of refuge), Libnah,* Jattir, Eshtemoa,
Context
55Hebrọn, nʼime Juda, ya na ala ịta nri anụ ụlọ niile dị ya gburugburu. 56Ma ala ubi na obodo nta niile gbara Hebrọn gburugburu ka e nyere Kaleb nwa Jefune. 57Ya mere e nyere ụmụ ụmụ Erọn Hebrọn (obodo mgbaba), na Libna, na Jatịa, na Eshtemoa, 58na Hilen, na Debịa, 59na Ashan, na Juta, na Bet-Shemesh, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.