Native Bible

1 Chronicles 6:52 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

na Meraiot, na Amaraya, na Ahitub,

1 Chronicles 6:52 in English

1 Chronicles 6:52 · Berean Standard Bible

Meraioth his son, Amariah his son, Ahitub his son,

Context

50Ụmụ ụmụ Erọn bụ Elieza, na Finehaz, na Abishua, 51na Buki, na Uzi, na Zerahaya, 52na Meraiot, na Amaraya, na Ahitub, 53na Zadọk, na Ahimaaz. 54Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.