1 Ihe E Mere 6:32
1 Chronicles 6:32 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị.
1 Chronicles 6:32 in English
1 Chronicles 6:32 · Berean Standard Bible
They ministered with song before the tabernacle, the Tent of Meeting, until Solomon built the house of the LORD in Jerusalem. And they performed their duties according to the regulations given them.
Context
30Shimea, Hagiya
na Asaya. 31Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ. 32Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị. 33Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom:
Site nʼikwu Kohat:
Heman, ọbụ abụ.
Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa Samuel, 34nwa Elkena, nwa Jeroham,
nwa Eliel, nwa Toa,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.