Native Bible

1 Chronicles 6:33 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom: Site nʼikwu Kohat: Heman, ọbụ abụ. Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa Samuel,

1 Chronicles 6:33 in English

1 Chronicles 6:33 · Berean Standard Bible

These are the men who served, together with their sons. From the Kohathites: Heman the singer, the son of Joel, the son of Samuel,

Context

31Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ. 32Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị. 33Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom: Site nʼikwu Kohat: Heman, ọbụ abụ. Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa Samuel, 34nwa Elkena, nwa Jeroham, nwa Eliel, nwa Toa, 35nwa Zuf, nwa Elkena, nwa Mahat, nwa Amasai,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.