Native Bible

1 Chronicles 6:34 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nwa Elkena, nwa Jeroham, nwa Eliel, nwa Toa,

1 Chronicles 6:34 in English

1 Chronicles 6:34 · Berean Standard Bible

the son of Elkanah, the son of Jeroham, the son of Eliel,* the son of Toah,

Context

32Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị. 33Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom: Site nʼikwu Kohat: Heman, ọbụ abụ. Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa Samuel, 34nwa Elkena, nwa Jeroham, nwa Eliel, nwa Toa, 35nwa Zuf, nwa Elkena, nwa Mahat, nwa Amasai, 36nwa Elkena, nwa Juel, nwa Azaraya, nwa Zefanaya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.