1 Ihe E Mere 6:31
1 Chronicles 6:31 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ.
1 Chronicles 6:31 in English
1 Chronicles 6:31 · Berean Standard Bible
These are the men David put in charge of the music in the house of the LORD after the ark rested there.
Context
29Ụmụ ụmụ Merari bụ
Mahali, Libni,
Shimei, Ụza, 30Shimea, Hagiya
na Asaya. 31Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ. 32Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị. 33Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom:
Site nʼikwu Kohat:
Heman, ọbụ abụ.
Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa Samuel,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.