Native Bible

1 Chronicles 6:30 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Shimea, Hagiya na Asaya.

1 Chronicles 6:30 in English

1 Chronicles 6:30 · Berean Standard Bible

Shimea his son, Haggiah his son, and Asaiah his son.

Context

28Ụmụ Samuel bụ Juel, ọkpara ya, na Abija nke abụọ. 29Ụmụ ụmụ Merari bụ Mahali, Libni, Shimei, Ụza, 30Shimea, Hagiya na Asaya. 31Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ. 32Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.