Native Bible

1 Chronicles 6:29 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ụmụ ụmụ Merari bụ Mahali, Libni, Shimei, Ụza,

1 Chronicles 6:29 in English

1 Chronicles 6:29 · Berean Standard Bible

The descendants of Merari: Mahli, Libni his son, Shimei his son, Uzzah his son,

Context

27Eliab, Jeroham, Elkena na Samuel. 28Ụmụ Samuel bụ Juel, ọkpara ya, na Abija nke abụọ. 29Ụmụ ụmụ Merari bụ Mahali, Libni, Shimei, Ụza, 30Shimea, Hagiya na Asaya. 31Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.