1 Ihe E Mere 4:18
1 Chronicles 4:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom Bitaya, bụ nwa nwanyị Fero, nke Mered lụrụ. Nwunye ya nke si nʼebo Juda mụrụ Jered bụ nna Gedoa, Heba nna Soko na Jekutiel nna Zanoa.
1 Chronicles 4:18 in English
1 Chronicles 4:18 · Berean Standard Bible
These were the children of Pharaoh’s daughter Bithiah.* Mered also took a Judean * wife, who gave birth to Jered the father of Gedor, Heber the father of Soco, and Jekuthiel the father of Zanoah.
Context
16Ụmụ ndị ikom Jehalelel mụrụ bụ ndị a:
Zif, Zifa, Tiria na Asarel. 17Ụmụ Ezra bụ
Jeta, Mered, Efaa na Jalon.
Otu nʼime ndị nwunye Mered lụrụ mụtara Miriam, Shamai na Ishba, bụ nna Eshtemoa. 18Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom Bitaya, bụ nwa nwanyị Fero, nke Mered lụrụ.
Nwunye ya nke si nʼebo Juda mụrụ Jered bụ nna Gedoa, Heba nna Soko na Jekutiel nna Zanoa. 19Ụmụ ndị ikom nwunye Hodia, nwanne nwanyị Naham,
bụ nna Keila onye Gam na Eshtemoa onye Maaka. 20Ụmụ ndị ikom Shimon mụrụ bụ
Amnọn, Rina, Ben-Hanan na Tilon.
Ishi mụrụ
Zohet na Ben-Zohet.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.