1 Ihe E Mere 4:19
1 Chronicles 4:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom nwunye Hodia, nwanne nwanyị Naham, bụ nna Keila onye Gam na Eshtemoa onye Maaka.
1 Chronicles 4:19 in English
1 Chronicles 4:19 · Berean Standard Bible
The sons of Hodiah’s wife, the sister of Naham, were the fathers of Keilah the Garmite and of Eshtemoa the Maacathite.*
Context
17Ụmụ Ezra bụ
Jeta, Mered, Efaa na Jalon.
Otu nʼime ndị nwunye Mered lụrụ mụtara Miriam, Shamai na Ishba, bụ nna Eshtemoa. 18Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom Bitaya, bụ nwa nwanyị Fero, nke Mered lụrụ.
Nwunye ya nke si nʼebo Juda mụrụ Jered bụ nna Gedoa, Heba nna Soko na Jekutiel nna Zanoa. 19Ụmụ ndị ikom nwunye Hodia, nwanne nwanyị Naham,
bụ nna Keila onye Gam na Eshtemoa onye Maaka. 20Ụmụ ndị ikom Shimon mụrụ bụ
Amnọn, Rina, Ben-Hanan na Tilon.
Ishi mụrụ
Zohet na Ben-Zohet. 21Ụmụ Shela nwa Juda mụrụ bụ
Ịa, nna Leka, Laada, nna Maresha, na ikwu ndị ọrụ ịkpa ezi akwa ọcha nọ na Bet Ashbea
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.