1 Ihe E Mere 4:20
1 Chronicles 4:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Shimon mụrụ bụ Amnọn, Rina, Ben-Hanan na Tilon. Ishi mụrụ Zohet na Ben-Zohet.
1 Chronicles 4:20 in English
1 Chronicles 4:20 · Berean Standard Bible
The sons of Shimon: Amnon, Rinnah, Ben-hanan, and Tilon. The descendants of Ishi: Zoheth and Ben-zoheth.
Context
18Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom Bitaya, bụ nwa nwanyị Fero, nke Mered lụrụ.
Nwunye ya nke si nʼebo Juda mụrụ Jered bụ nna Gedoa, Heba nna Soko na Jekutiel nna Zanoa. 19Ụmụ ndị ikom nwunye Hodia, nwanne nwanyị Naham,
bụ nna Keila onye Gam na Eshtemoa onye Maaka. 20Ụmụ ndị ikom Shimon mụrụ bụ
Amnọn, Rina, Ben-Hanan na Tilon.
Ishi mụrụ
Zohet na Ben-Zohet. 21Ụmụ Shela nwa Juda mụrụ bụ
Ịa, nna Leka, Laada, nna Maresha, na ikwu ndị ọrụ ịkpa ezi akwa ọcha nọ na Bet Ashbea 22na Jokim, ndị ikom Koziba, na Joash na Saraf, ndị chịrị na Moab na Jashubi Lehem. Aha ndị a sitere nʼakwụkwọ akụkọ mgbe ochie.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.