1 Ihe E Mere 4:17
1 Chronicles 4:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Ezra bụ Jeta, Mered, Efaa na Jalon. Otu nʼime ndị nwunye Mered lụrụ mụtara Miriam, Shamai na Ishba, bụ nna Eshtemoa.
1 Chronicles 4:17 in English
1 Chronicles 4:17 · Berean Standard Bible
The sons of Ezrah: Jether, Mered, Epher, and Jalon. And Mered’s wife Bithiah gave birth * to Miriam, Shammai, and Ishbah the father of Eshtemoa.
Context
15Kaleb nwa Jefune mụrụ
Iru, Elaa na Naam.
Ma Elaa mụrụ
Kenaz. 16Ụmụ ndị ikom Jehalelel mụrụ bụ ndị a:
Zif, Zifa, Tiria na Asarel. 17Ụmụ Ezra bụ
Jeta, Mered, Efaa na Jalon.
Otu nʼime ndị nwunye Mered lụrụ mụtara Miriam, Shamai na Ishba, bụ nna Eshtemoa. 18Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom Bitaya, bụ nwa nwanyị Fero, nke Mered lụrụ.
Nwunye ya nke si nʼebo Juda mụrụ Jered bụ nna Gedoa, Heba nna Soko na Jekutiel nna Zanoa. 19Ụmụ ndị ikom nwunye Hodia, nwanne nwanyị Naham,
bụ nna Keila onye Gam na Eshtemoa onye Maaka.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.