1 Ihe E Mere 4:16
1 Chronicles 4:16 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ ndị ikom Jehalelel mụrụ bụ ndị a: Zif, Zifa, Tiria na Asarel.
1 Chronicles 4:16 in English
1 Chronicles 4:16 · Berean Standard Bible
The sons of Jehallelel: Ziph, Ziphah, Tiria, and Asarel.
Context
14Meonotai bụ nna Ofra.
Seraya bụ nna Joab,
Joab bụ nna Ge Harashim. A kpọrọ ha Ge Harashim nʼihi na ha bụ ndị ǹka. 15Kaleb nwa Jefune mụrụ
Iru, Elaa na Naam.
Ma Elaa mụrụ
Kenaz. 16Ụmụ ndị ikom Jehalelel mụrụ bụ ndị a:
Zif, Zifa, Tiria na Asarel. 17Ụmụ Ezra bụ
Jeta, Mered, Efaa na Jalon.
Otu nʼime ndị nwunye Mered lụrụ mụtara Miriam, Shamai na Ishba, bụ nna Eshtemoa. 18Ndị a bụkwa ụmụ ndị ikom Bitaya, bụ nwa nwanyị Fero, nke Mered lụrụ.
Nwunye ya nke si nʼebo Juda mụrụ Jered bụ nna Gedoa, Heba nna Soko na Jekutiel nna Zanoa.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.